Gaa na ọdịnaya

Ényí

Sitere na Wiktionary

Ényí


Nkọwa

[dezie]

Ényí bụ onye mmadụ hụrụ n’anya, na-aṅụrị ọṅụ, na-akpakọrịta ya n’ezi obi.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ényí dị mma na-enyere gị aka n’oge nsogbu.
  2. Nkechi gara ahịa ya na ényí ya.


Mkpọpụta

[dezie]
Friend


Olu mba

[dezie]
  1. Ndị ibe

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

friend