Gaa na ọdịnaya

Árụ́bárá

Sitere na Wiktionary

Árụ́bárá

Nkọwa

[dezie]

Árụ̀bárá bụ ọrịa anụahụ, nke na-agha onye o mere ihe na-ahụ, bịakwa na-akọ onye ahụ ọ́kọ́ n'ahụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Nwa Okeke na-arịa árụ̀bárá

Mkpọpụta

[dezie]
Árụ̀bárá

Olumba

[dezie]

Érụ̀bárá

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Measles