Ádụ̀
Ọdịdị
Ádụ̀
Nkọwa
[dezie]Ádụ̀ bụ̀ ụ̀dịrị ji na-akwụ n'elu akwụkwọ ya. Ahụ ya na-akwọ mụrụ mụrụ mana ime ya na-acha odo odo. A na-akpọkwa ya ji odo.
Nkejiasụsụ
[dezie]mkpọaha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ádụ̀ bụ ụ̀dịrị ji ndị nwere ọrịa shuga kwesiri iri.
Mkpọpụta
[dezie]/adʊ/
Olumba
[dezie]ádụ̀ (Lokpaukwu)
Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]yellow yam