osisi

O sị Wiktionary

Osisi

Nkọwa[dezie]

Nke bụ ihe siri ike a na-enweta n'ukwu ma ọ bụ alaka nke ukwu osisi nke eji eme nkụ ma ọ bụ ihe ndị ọzọ


Pole

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ndị mmadu n'egbu osisi nke ukwu osisi ahụ dara ada

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Oshishi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

wood

French[dezie]

bois

German[dezie]

Holz