onu

O sị Wiktionary


Nkọwa[dezie]

Ọnọdu oke obi utọ tumadi mgbe ihe ọma meere mmadu

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Agamnihu ya nyere anyi ọnu
  2. Ọnu juru m afọ otu isi gbanwoo omume gi

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

joy