akwụkwọ

O sị Wiktionary

Akwụkwọ


Igbo[dezie]

  1. Akwụkwọ bụ otu n'ime akọrọngwa eji ede ihe.
  2. A na-eji ya arụpụta ihe akwụkwọ nakwa were ya akuzi ihe n'ụlọakwụkwọ
  3. E nwere ụdị akwụkwọ dị iche iche: akwụkwọ odide na akwụkwọ ọgụgụ.
akwụkwọ odide ihe


Aha[dezie]

aha.

Ọmụmatụ Ahịrịokwu[dezie]

  1. Edekwala ihe n' akwụkwọ ahụ.
  2. Gụọ akwụkwọ gị nke ọma.

Mkpọpụta[dezie]

Ngaji





Olumba[dezie]

Myịrị-okwu[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

English[dezie]

book Exercise Book